Levitikọs 3:11 - Bible Nso11 Onye-nchu-àjà gēsure ya ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsi ísì utọ n'ebe-ichu-àjà: ọ bu nri àjà-ọku anāchuru Jehova. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Onye nchụaja ga-akpọ ha ọkụ nʼebe ịchụ aja dịka ihe oriri, onyinye nsure ọkụ nye Onyenwe anyị. Viz kapitola |