Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 27:25 - Bible Nso

25 Ọ̀rùrù-ọnu-gi nile gādi kwa ka shekel nke ebe nsọ si di: orú gerah gābu shekel ahu.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Ọnụahịa ọbụla a ga-ekpebi ga-abụ nʼusoro dịka shekel ebe nsọ si dị. Iri gera abụọ ga-abụ otu shekel.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 27:25

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy