Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 27:22 - Bible Nso

22 Ma ọ buru na o doro Jehova ala-ubi ọ zuworo nsọ, bú nke nēsiteghi n'ala-ubi nke ihe-onwunwe-ya;

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 “ ‘Ọ bụrụ na mmadụ e doro Onyenwe anyị ala ubi ọ zụrụ azụ nsọ, nke na-abụghị ala ezinaụlọ ha,

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 27:22

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy