Levitikọs 27:17 - Bible Nso17 Ọ buru na o sitere n'arọ jubile do ala-ubi-ya nsọ, dika ọ̀rùrù-ọnu-gi si di ka o gēguzo. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ọ bụrụ nʼime afọ inwere onwe ka o doro ala ahụ nsọ, agaghị agbanwe ọnụahịa ya. Viz kapitola |