Levitikọs 26:20 - Bible Nso20 ike-unu gāgwu kwa n'efu: ala-unu agaghi-ami kwa ihe-ọmume-ya, osisi nke ala agaghi-ami kwa nkpuru-ha. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Unu ga-adọgbu onwe unu nʼọrụ nʼefu, nʼihi na ala unu agaghị emepụtara unu ihe omume ya, osisi nke ala unu agaghị amịkwa mkpụrụ ya. Viz kapitola |