Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 26:2 - Bible Nso

2 Unu gēdebe ubọchi-izu-ikem nile, tu kwa egwu ebe nsọm: Mu onwem bu Jehova.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 “ ‘Debenụ iwu niile m nyere maka ụbọchị Izuike m, sọpụkwaranụ ebe nsọ m. Abụ m Onyenwe anyị.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 26:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy