Levitikọs 25:48 - Bible Nso48 mb͕e eresiri ya, nb͕aputa diri ya; otù onye nke sitere n'umu-nne-ya gāb͕aputa ya: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a48 ha nwere ikike ịgbapụta ya mgbe ha resiri onwe ha. Otu nʼime ụmụnna ya nwere ike gbapụta ha. Viz kapitola |