Levitikọs 25:42 - Bible Nso42 N'ihi na ndi-orùm ka ha bu, ndi M'mere ka ha si n'ala Ijipt puta: agaghi-ere ha dika anēre orù. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a42 Nʼihi na a kpọpụtara m ndị Izrel site nʼala Ijipt ka ha bụrụ ndị na-ejere m ozi. Ya mere, a gaghị ere ha mgbe ọbụla dịka ohu. Viz kapitola |