Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 25:38 - Bible Nso

38 Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-unu, Nke mere ka unu si n'ala Ijipt puta, inye unu ala Kenean, iburu unu Chineke.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

38 Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt, inye unu ala Kenan, na ị bụ Chineke unu.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 25:38

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy