Levitikọs 25:36 - Bible Nso36 Anarala ya uma ma-ọbu ọmuru-nwa; ma tua egwu Chineke-gi: ka nwa-nne-gi we biyere gi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Tụọ egwu Chineke, kwerekwa ka nwanna gị soro gị biri nʼala ahụ. A nakwala ụma maọbụ ọmụrụnwa ọbụla. Viz kapitola |