Levitikọs 25:17 - Bible Nso17 Unu emerita-kwa-la onwe-unu ihe-ike; ma i gātu egwu Chineke-gi: n'ihi na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-gi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Unu emegbula ibe unu kama tụọnụ egwu Chineke unu. Abụ m Onyenwe anyị Chineke unu. Viz kapitola |