Levitikọs 25:12 - Bible Nso12 N'ihi na jubile ka ọ bu; nsọ ka ọ gādiri unu: unu gēsite n'ubi rie ihe-ọmume-ya. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ọ bụ afọ inwere onwe, bụrụkwa afọ dị nsọ nye unu, nke onye ọbụla ga-eri naanị ihe e wetara nʼubi. Viz kapitola |