Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 24:15 - Bible Nso

15 I gāgwa kwa umu Israel okwu, si, Onye ọ bula, mb͕e ọ nākọcha Chineke-ya, o gēbu nmehie-ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Gwa ụmụ Izrel okwu sị ha, ‘Onye ọbụla kọchara Chineke ya ga-ebu mmehie ya nʼisi ya.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 24:15

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy