Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 23:7 - Bible Nso

7 N'ubọchi mbu unu gēnwe nkpọkọta nsọ: ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Nʼụbọchị mbụ nke mmemme a, unu ga-enwe mkpọkọta dị nsọ, ọ dịkwaghị onye ọbụla ga-arụ ọrụ ọbụla.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 23:7

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy