Levitikọs 22:19 - Bible Nso19 unu gēweta nso oké nke zuru okè n'etiti ìgwè ehi, ma-ọbu n'etiti aturu, ma-ọbu n'etiti ewu, ka unu we buru ihe nātọ utọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 ọ ga-eweta otu oke nke na-enweghị nkwarụ nke si nʼigwe ehi, maọbụ atụrụ, maọbụ ewu, ka a nabata ya nʼaha. Viz kapitola |