Levitikọs 19:30 - Bible Nso30 Unu gēdebe ubọchi-izu-ikem nile, tu kwa egwu ebe nsọm: Mu onwem bu Jehova. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 “ ‘Debenụ iwu niile m nyere maka ụbọchị izuike m. Sọpụkwaranụ ebe nsọ m. Abụ m Onyenwe anyị. Viz kapitola |