Levitikọs 19:26 - Bible Nso26 Unu erila ihe ọ bula ya na ọbara-ya: unu ab͕ala afa, unu eji-kwa-la igwe-oji tu isi ọma ma-ọbu isi ọjọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 “ ‘Unu erila anụ ọbụla ọbara dị nʼime ya. “ ‘Unu agbala afa maọbụ jụta mmụọ ase. Viz kapitola |