Levitikọs 19:12 - Bible Nso12 Unu ewe-kwa-la aham ṅu iyi n'okwu-ugha, we me ka aha Chineke-gi ghara idi nsọ: Mu onwem bu Jehova. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 “ ‘Unu aṅụla iyi ụgha, si otu a weta nkọcha nye aha Onyenwe anyị Chineke unu. Abụ m Onyenwe anyị. Viz kapitola |