Levitikọs 18:16 - Bible Nso16 Ekpughela ọtọ nwunye nwa-nne-gi: ọtọ nwa-nne-gi ka ọ bu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 “ ‘Ị gaghị e jekwuru nwunye nwanne gị nwoke ka gị na ya nwe mmekọ edina, nʼihi na nke a bụ omume nleda anya nye nwanne gị nwoke. Viz kapitola |