Levitikọs 17:2 - Bible Nso2 Gwa Eron, gwa kwa umu-ya ndikom, gwa kwa umu Israel nile, okwu, si ha; Nka bu ihe nke Jehova nyeworo n'iwu, si, Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Gwa Erọn, na ụmụ ya ndị ikom, na ụmụ Izrel niile okwu sị ha, ‘Ihe ndị a ka Onyenwe anyị nyere nʼiwu. Viz kapitola |