Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 16:28 - Bible Nso

28 Onye nēsure ha ọku gāsu uwe-ya nile, were kwa miri sa anu-aru-ya, emesia ọ gābata n'ọmuma-ulo-ikwū.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 Onye ga-akpọ ha ọkụ ga-asa uwe ya, saakwa ahụ ya tupu ọ laghachi nʼime obodo.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 16:28

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy