Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 15:20 - Bible Nso

20 Ihe ọ bula nke o nēdinakwasi n'idi-na-nsọ-ya gāru kwa árú: ihe ọ bula kwa nke ọ nānọkwasi gāru árú.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 “ ‘Ihe ọbụla o dinara nʼelu ya nʼoge a, maọbụ ihe ọ nọkwasịrị nʼelu ya ga-arụ arụ.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 15:20

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy