Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 14:57 - Bible Nso

57 izi ihe n'ubochi nke iru-árú-ya na n'ubọchi nke idi-ọcha-ya: nka bu iwu ekpenta.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

57 Iwu ndị a ga-enye aka ịmata ihe rụrụ arụ maọbụ ihe na-adịghị ọcha. Ndị a bụ usoro iwu metụtara ọrịa ekpenta na ọrịa na-efe efe.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 14:57

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy