Levitikọs 14:2 - Bible Nso2 Nka gābu iwu onye-ekpenta n'ubọchi anēme ya ka ọ di ọcha: na agēme ya ka ọ biakute onye-nchu-àjà: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Ndị a bụ usoro iwu gbasara onye ọrịa ekpenta nʼoge a na-eme mmemme ịdị ọcha ya, mgbe e dutere ya bịakwute onye nchụaja. Viz kapitola |