Levitikọs 13:38 - Bible Nso38 Ma nwoke ma-ọbu nwayi, mb͕e ntupọ di iche iche nke nēke uke, bú ntupọ nēke uke nke di ọcha, di n'akpukpọ anu-aru-ha; Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 “Mgbe nwoke maọbụ nwanyị ọbụla nwere ntụpọ ọcha nʼanụ ahụ ya, Viz kapitola |