Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 11:41 - Bible Nso

41 Ọzọ ihe ọ bula nke nēnuputa enuputa nke nēnuputa n'elu uwa, ihe-árú ka ọ bu; agaghi-eri ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

41 “ ‘Anụmanụ ọbụla na-akpụgharị nʼala bụ ihe rụrụ arụ nye unu. Unu erikwala ha.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 11:41

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy