Levitikọs 11:38 - Bible Nso38 Ma mb͕e agētiye miri n'elu nkpuru-ọghigha, ma ihe si n'ozu-ha adakwasi ya, ihe ruru árú ka ọ buru unu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Ma ọ bụrụ na e tinyere mmiri nʼelu mkpụrụ ọghịgha ndị ahụ, ozu adakwasị nʼelu ya, ha ga-abụ ihe rụrụ arụ. Viz kapitola |