Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 11:37 - Bible Nso

37 Ma mb͕e ihe nke si n'ozu-ha gādakwasi nkpuru-ọghigha ọ bula nke anāgha agha, ihe di ọcha ka ọ bu.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

37 Ọ bụrụ na ozu anụ ahụ adakwasị mkpụrụ ubi a na-aga ịkụ nʼubi, ọ gaghị emerụ ha.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 11:37

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy