Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 11:3 - Bible Nso

3 Anu ọ bula nke ukwu-ya wara njakpa, nke ukwu-ya wara-kwa-ra awara, nke nātaghari kwa ọnu, n'etiti anumanu, nke ahu ka unu gēri.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Unu nwere ike iri anụmanụ ọbụla ụkwụ ya wara njakpa. nke na-atagharị ọnụ.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 11:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy