Levitikọs 11:2 - Bible Nso2 Gwanu umu Israel okwu, si, Ndia bu anu di ndu unu gēri n'etiti anumanu nile nke di n'elu uwa. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 “Gwanụ ụmụ Izrel, sị, ‘Nʼime anụmanụ niile dị nʼụwa, ndị a bụ anụmanụ unu ga-eri. Viz kapitola |