Online Bible

- Reklamy -




Levitikọs 10:20 - Bible Nso

20 Mb͕e Moses nuru ya, ọ we di nma n'anya-ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Mgbe Mosis nụrụ nke a, o nwere afọ ojuju nʼihi ọsịsa Erọn nyere.

Viz kapitola kopírovat




Levitikọs 10:20

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy