Juel 3:7 - Bible Nso7 le, M'gaje isi n'ebe ahu ebe unu nērega ha-ri kpọte ha, nyeghachi nmesò-unu n'isi-unu; Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 “Lee, aga m esi nʼebe ahụ unu refuru ha kpọlite ha. Aga m emekwa ka ihe ndị ahụ niile unu mere bịaghachi unu nʼisi. Viz kapitola |