Online Bible

- Reklamy -




Joshua 1:17 - Bible Nso

17 Dika ihe nile si di nke ayi gere Moses nti nime ya, otú a ka ayi gēge gi nti: nání, Jehova, bú Chineke-gi, nọyere gi, dika Ọ nọyere Moses.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

17 Anyị ga-ege gị ntị dịka anyị si gee Mosis ntị. Ka Onyenwe anyị Chineke gị nọnyere gị dịka o si nọnyere Mosis.

Viz kapitola kopírovat




Joshua 1:17

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy