Jona 4:7 - Bible Nso7 Chineke we guputa otù ikpuru mb͕e chi bọrọ n'echi-ya, o we ribie ogili-ub͕a ahu, o we kpọnwua. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ma nʼisi ụtụtụ echi ya, Chineke mere ka otu ikpuru pụta nke riri osisi ahụ site nʼogwe ya, si otu a mee ka ọ kpọnwụọ. Viz kapitola |