Online Bible

- Reklamy -




Jona 4:10 - Bible Nso

10 Jehova we si, Gi onwe-gi mere ogili-ub͕a nka ebere, bú ihe nke i nādọb͕ughi onwe-gi n'ọlu n'ihi ya, nke i nēmeghi kwa ka ọ di uku; nke tolitere n'otù abali, la kwa n'iyì n'otù abali:

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

10 Mgbe ahụ Onyenwe anyị kwuru, “I nwere obi ebere nʼebe osisi a dị, nke ị na-akụghị na nke i mekwaghị ka o too, bụ nke toro nʼanyasị, nwụọkwa nʼanyasị.

Viz kapitola kopírovat




Jona 4:10

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy