Jeremaya 1:1 - Bible Nso1 Okwu Jeremaia nwa Hilkaia, onye sitere na ndi-nchu-àjà ndi nọ n'Anatot n'ala Benjamim: Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ndị a bụ okwu Jeremaya nwa Hilkaya, bụ otu onye nʼime ndị nchụaja, nọ nʼAnatot nke dị nʼala Benjamin. Viz kapitola |