Jenesis 9:27 - Bible Nso27 Ka Chineke me ka Jefet setia, Ya biri kwa n'ulo-ikwū nile nke Shem; Ka Kenean ghọ-kwa-ra ha orù. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ka Chineke mee ka ebe obibi Jafet saa mbara, ka Jafet biri nʼụlọ ikwu Shem, meekwa ka Kenan bụrụ ohu ya.” Viz kapitola |