Jenesis 9:25 - Bible Nso25 Ọ we si, Onye anābu ọnu ka Kenean bu; Orù nke ndi-orù ka ọ gāburu umu-nne-ya ndikom. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 o kwuru sị, “Onye a bụrụ ọnụ ka Kenan bụ! Ohu ndị ohu, ka ọ ga-abụrụ ụmụnne ya.” Viz kapitola |