Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 7:20 - Bible Nso

20 Cubit iri na ise ka miri ahu di ike site n'elu ugwu; ewe kpuchie ugwu nile.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Mmiri ndị a toro kpuchiri ugwu niile, ruo na ịla elu mmiri ndị a site nʼelu ugwu ukwu niile ruru mita asaa.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 7:20

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy