Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 7:18 - Bible Nso

18 Miri ahu di ike, ba uba nke-uku n'elu uwa; ub͕ọ ahu we nāgaghari n'elu miri.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

18 Mmiri ndị a toro na-ala elu na-abawanyekwa ụba nʼelu ụwa. Ụgbọ mmiri ahụ segooro nʼelu mmiri.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 7:18

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy