Jenesis 3:21 - Bible Nso21 Jehova, bú Chineke, we were akpukpọ anu mere Adam, mekwara nwunye-ya, uwe-ime, we yibe ha. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Emesịa, Onyenwe anyị Chineke weere akpụkpọ anụ meere Adam na nwunye ya uwe oyiyi. Viz kapitola |