Jenesis 2:24 - Bible Nso24 N'ihi nka ka nwoke gārapu nna-ya na nne-ya, rapara n'aru nwunye-ya: ha ewe ghọ otù anu-aru. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 Ọ bụ nke a mere nwoke ga-eji hapụ nne na nna ya, e jikọta ya na nwunye ya, ha ga-abụ otu anụ ahụ. Viz kapitola |