Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 2:16 - Bible Nso

16 Jehova, bú Chineke, we nye madu ahu iwu, si, Nkpuru nke sitere n'osisi nile ọ bula nke ubi a ab͕ara ogige ka i ganēri eri:

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Onyenwe anyị Chineke nyere mmadụ ahụ iwu sị ya “I nwere ike iri mkpụrụ osisi niile dị nʼubi a,

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 2:16

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy