Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 2:15 - Bible Nso

15 Jehova, bú Chineke, we were madu ahu me ka ọ nọdu n'ubi Iden ab͕ara ogige ilu ọlu-ya na idebe ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Onyenwe anyị Chineke weere mmadụ ahụ tinye ya nʼogige Iden, ka ọ na-akọ ya ma bụrụkwa onye na-elekọta ya.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 2:15

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy