Jenesis 2:14 - Bible Nso14 Aha osimiri nke-atọ bu Hidekel: nke ahu bu nke nāga Asiria n'Iru-anyanwu. Osimiri nke-anọ bu Yufretis. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Aha osimiri nke atọ bụ Taịgris. Ọ na-asọla nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ nke ala Ashọ. Aha osimiri nke anọ bụ Yufretis. Viz kapitola |