21 Eze Sọdọm we si Abram, Nyem nání nke bu madu, ma were àkù n'onwe-gi.
21 Eze Sọdọm gwara Ebram sị, “Nyeghachi m naanị ndị mmadụ, ma debere onwe gị ihe ndị ọzọ.”