Jenesis 14:18 - Bible Nso18 Melkizedek, bú eze Selem, we buputa achicha na manya-vine: onye ahu bu kwa onye-nchu-aja diri Chineke Nke kachasi ihe nile elu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Melkizedek, eze Salem, onye nchụaja Chineke nke kachasị ihe niile elu, wepụtara achịcha na mmanya, Viz kapitola |