Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 14:12 - Bible Nso

12 Ha chiri kwa Lot na àkù-ya la, bú nwa nwa-nne Abram, n'ihi na ya onwe-ya bi na Sọdọm.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 Ha buuru Lọt, nwa nwanne Ebram, onye bi na Sọdọm na ihe niile o nwere, buru ha na-ala ebe ha si bịa.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 14:12

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy