Jenesis 14:1 - Bible Nso1 O rue, n'ubọchi nke Amrafel, bú eze Shaina, na nke Ariok, bú eze Elasa, na nke Kedoalaoma, bú eze Ilam, na nke Taidal, bú eze Goyim, Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Nʼoge ahụ kwa, Amrafel, eze Shaịna, na Ariok, eze ndị Elasa, na Kedoloma eze Elam, na Tidal eze Goiim, Viz kapitola |