Online Bible

- Reklamy -




Jenesis 12:20 - Bible Nso

20 Fero we nye ndikom ufọdu iwu bayere ya: ha we zilaga ya na nwunye-ya na ihe nile nke ọ nwere.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Fero nyere iwu banyere Ebram na ndị ikom so ya. Ha zilagara ya, ya na nwunye ya, na ihe niile o nwere.

Viz kapitola kopírovat




Jenesis 12:20

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy